Chika Ike
Onye na-eme ihe nkiri si mba Naijiria
Chika Ike'' (amụrụ 8 Nọvemba 1985) Chika Ike bụ onye ome ejije na Naijiria, onye agwa igwe onyonyo, onye na-emepụta ihe, nwanyi ahia, onye okacha mara na ome ihe nlere mbu.
Okwu Ndi Okwuru
dezie- "Chineke dị egwu."
- "A daala m, mejọ , tụkwasị obi, nweekwa ọtụtụ ọnọdụ di ala na nke dị elu. Ma taa, m na-eguzosi ike, sie ike karịa mgbe ọ bụla ma na-ebi ndụ kacha m mma."
- "Ọ bụ njem nke mmepe onwe onye na ime ihe na-agụsi m agụụ ike."
- "Ekwela ka onye ọ bụla kụchie ìhè gị. Ọ bụrụ na ọ na-eme ka ọ kpuo ìsì, ha kwesịrị iyi ndo! Na-egbuke egbuke."