Chijioke Amu-Nnadi

Chijioke Amu-Nnadi Chijioke Amu-Nnadi bụ onye Naijiria na-ede abụ na onye edemede.

Okwu ndị ọkwụrụ dezie

  • Anyị na-ehi ụra na-eteta ugboro ugboro ma na-ehi ụra otu ugboro ghara iteta ọzọ.
  • Ihe ọ bụla ị na-eme, dị mma. Nwee obi ike. Nwee olileanya. Ụtụtụ na-egosi onwe ya karịa ìhè anyanwụ na mmiri ozuzo ya.
  • Gbaghara aka ndị na-amụghị ihe nke na-echipịa ọgịrịga gị dị nro na nnukwu mmakọ wee si otu a wepụ okwu niile dị n'ime ọkụ gị dị ka ọkụ n'ime afọ icheku ọkụ.

Edensibia dezie