Chidinma Ekile
onye na-abụ abụ na onye na-ede abụ Naijiria
Chidinma Ekile
Chidinma Ekile (1991-05-02), onye amara dika Chidinma, bu onye Naijiria hip-hop tụgharịrị bụrụ onye ọbụ abụ ozioma na onye na-ede abụ. N'afọ 2010, o bilitere na kpakpando mgbe o meriri oge nke atọ nke Project Fame West Africa.
Okwu okwuru
dezie- Echere m na ịbụ abụ ga-abụ ihe ntụrụndụ; ịhụnanya nke abụọ a ga-eme n'oge ezumike m. Ọ dịghị mgbe m chere na ya dị ka ọrụ n'ezie.
- Chidinma Ekile explains(November 2010)
- Echeghị m na m ga-aga ebe dị anya. Echere m na m ga-enweta ahụmịhe ahụ wee jiri ndụ m gaa n'ihu.
- chidinma Ekile explains why she gambled a year of her academics (Nobember 2010)
Njiko Mpuga
dezie
Nke a bụ ndetu ụmụ nwanyị