Charmaine Pereira
Onye odee Naijiria na oka mmụta feminist
Charmaine Pereira
Charmaine Pereira bụ odee na ọkà mmụta gbasara ụ nwanyị na Abuja, Nigeria. Ọrụ ya gbadoro ụkwụ na echiche nwanyị, mmekọahụ, agụmakwụkwọ okike, na ọha mmadụ na steeti. Pereira bụkwa onye nhazi maka Initiative for Women's Studies na Nigeria. Ọ bụ onye otu Tapestry Consulting, otu nzukọ na-achọ ịmepụta nha anya nwoke na nwanyị n'ebe ọrụ na Africa.
Okwu ndị o okwuru
dezie- Ịnọdụ n'ụlọ apụtaghị na ị nọ na nchekwa maka ụmụ nwanyị.