Caster Semenya

Onye ọgba ọsọ etiti South Africa
Caster Semenya
mmádu
ụdịekereintersex woman Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha n'asụsụ obodoMokgadi Caster Semenya ( Pedro Fabian Jara) Dezie
aha ezinụlọ yaSemenya Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Jenụwarị 1991 Dezie
Ebe ọmụmụGa-Masehlong, Polokwane Dezie
Dị/nwunyeViolet Raseboya Dezie
Asụsụ obodoNorthern Sotho language Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụmiddle-distance runner Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Pretoria Dezie
Ọnọdụ ahụike5-alpha-reductase deficiency Dezie
Ọmụma Mmekọahụlesbianism Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu, footbọl Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi800 metres Dezie
Ihe nriteOrder of Ikhamanga, OkayAfrica 100 Women Dezie

Caster Semenya amuru 7 Jenuarị 1991) bu onye South Africa gbara oso etiti na onye meriri ihe nrite ọla edo abụọ na asọmpi ụwa atọ na mita 800 nke ụmụ nwanyị. O buru ụzọ nweta ọla edo na asọmpi mba ụwa n'afọ 2009 wee gaa n'ihu na asọmpi Olympic nke 2016 na asọmpi mba ụwa nke 2017, ebe o nwetakwara nrite ọla na 1500 mita.

Okwu okwuru

dezie
  • Achọghị m ihe ndị mmadụ na-ekwu gbasara m. Ọ masịrị m otú m dị, oleekwa onye na-eche ihe ndị ọzọ na-ekwu?
  • Chineke mere m otú m dị, ana m anabatakwa onwe m. Abụ m onye m bụ, na m na-anya isi maka onwe m

Njikọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: