Bukky Ajayi (2 Febrụwarị 1934 – 6 Julaị 2016) bụ onye omere Naijiria.

Okwu Okwuru

dezie

Anọwo m na ụlọ ọrụ ihe nkiri ogologo oge. Enweghị m ike icheta kpọmkwem mgbe m malitere ime ihe nkiri.

[1]Ị hụrụ, ndụ bụ ihe ị na-eme na ya na ụlọ ọrụ a.