Buchi Emecheta Florence Onyebuchi "Buchi" Emecheta OBE. A mụrụ ya na 21 Julaị 1944 – 25 Jenụarị 2017). Ọ bụ onye na-ede akwụkwọ akụkọ amụrụ na Naịjirịa, dabere na UK site na 1962,bụkwa onye dekwara egwuregwu na akwụkwọ akụkọ ndụ, yana akwụkwọ maka ụmụaka.

Joys of Motherhood (1979) dezie

Joys of Motherhood,1979, ISBN 043590972X

Ihe ndị O kwuru dezie

  • Chineke, olee mgbe ị ga-eke nwanyị nke ga-emezu n'ime onwe ya, mmadụ zuru oke, ọ bụghị ihe mgbakwunye onye ọ bụla?
  • Añụrị nke nne bụ naanị n'aha. Ọ na-echegbu onwe ya, na-elekọta ha mgbe ha dị obere; mana na enyemaka n'ezie n'ugbo, ịkwado aha ezinụlọ, niile bụ nke nna.
  • Alụmdi na nwunye na-adọrọ mmasị ma ọ bụrụ na ọ na-arụ ọrụ, ma ọ bụrụ na ọ bụghị, mmadụ ò kwesịrị ịma onwe ya ikpe? M kwụsịrị inwe obi amamikpe maka ịbụ m
  • Ndị mba ọzọ nwere ike na-akpọ anyị mba na-ekwo ekwo, ma anyị onwe anyị, ndụ mmadụ bụ nke obodo, ọ bụghị naanị nke ya.[1]

Edensibịa dezie