Boma Ozobia
Boma Ozobia bụ onye tọrọ ntọala Sterling Partnership nke Nigeria. Ọ bụkwa onye bụbu onye isi oche nke Commonwealth Lawyers Association (2011-2013), nwanyị mbụ Onye isi oche nke Ọgbakọ ahụ.
Okwu ndị okwuru
dezie- Onye Naijiria ọ bụla nwere ikike ị nweta onye ọka iwu ma ọ bụrụ na a na-ebo ya ebubo n'ihu ụlọikpe, n'agbanyeghị otú mpụ ahụ si jọgburu onwe ya ma ọ bụ ego ole eboro ebubo na e zuru.
- Indeed the judiciary is a critical component in the war against corruption.