Bilikisu Labaran

Onye ntaakụkọ Naijiria
Bilikisu Labaran
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie

Bilikisu Labaran bụ onye odeakụkọ Nigeria, onye nchịkọta akụkọ na onye isi akụkọ Africa News & Current affairs na BBC. Ọ rụrụ ọrụ dị mkpa na nguzobe BBC pidgin ma bụrụ onye nchịkọta akụkọ BBC mbụ nke Naijiria. Ọ na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye isi na akwụkwọ akụkọ BBC Africa.

Okwu ndị okwuru dezie


Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: