Bianca Odumegwu-Ojukwu

Ọkaiwu Nwanyị Naijeria

Bianca Odumegwu-Ojukwu

Bianca Odinakachukwu Olivia Odumegwu-Ojukwu (née Onoh, amụrụ 5 Ọgọst 1968) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye nnọchi anya mba ụwa, ọkaiwu, na nwanyị ọchụnta ego. Ọ bụ nwunye onye chịburu Biafra bụ Chukuemeka Odumegwu Ojukwu.

Ihe Ndị O Kwuru dezie

  • Onye isi otu ndọrọndọrọ ọchịchị ọ bụla kwesịrị ịghọta ụkpụrụ na ntọala nke echiche otu ọ na-achọ iduzi na-ewulite[1]

Edensibịa dezie