Beyoncé Knowles

Onye egwu Amerika, odee egwu, omee ihe nkiri (amuru 1981)
photo- wiki common contributors
beyonce Knowles (2016)

Beyoncé Knowles bụ onye mba Amerika na-ede abụ na onye n-eme ihe nkịrị. A muru ya na aafo 1981 na Houston Texas. Ọ rụrụ n'asompị eegwu egwu na egwu dị ịche ịche mgbe o bụ nwata. Ọ lụrụ Jay-Z ma nwekwa umu ato. Ọ rere ịhe ndeko nde otụ narị ịrị na asato n'uwa nịịle. dezie

Kwotụ dezie

  • A ga -enweta nha anya mgbe enyere nwoke na nwanyi nha nha nha na nkwanye ugwu nha anya.



Njiko Mpụga dezie

https://en.m.wikipedia.org/wiki/Beyonc%C3%A9