Bernice Adiku Heloo(amuru na Septemba 24, 1954) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ghana ma bụrụkwa onye otu nzuko omeiwu nke mpaghara Hohoe .


Okwu ndị okwuru

dezie
  • Ọchịchọ akụ na ụba nke ụbọchị ekwesịghị ime ka anyị leghara ụmụaka anya. Ha bụ ọdịnihu anyị.
  • Ndị na-eto eto ga na- achawapụ akụkụ ebe ha bi site na ihe ọ kọwara dị ka ‘obere enyemaka ’ maka ọdi mma mmadụ iji mee ka ụwa bụrụ ebe ka mma maka mmadụ niile.
    • https:/www.peacefmonline.com/pages/local/news/202109/452687.php.
  • Site na olulu mmiri a, anyị ga - na enweta ezigbo mmiri ọṅụṅụ na-ejighi ụkwụ aga ọtụtụ kilomita.

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: