Bell Hooks

Onye edemede America, onye na-akwado nwanyị na onye na-akwado ọha
Bell hooks
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha ọmụmụGloria Jean Watkins Dezie
aha enyereGloria, Jean Dezie
aha ezinụlọ yaWatkins Dezie
aha pseudonymbell hooks Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya25 Septemba 1952 Dezie
Ebe ọmụmụHopkinsville Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya15 Disemba 2021 Dezie
Ebe ọ nwụrụBerea Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụkidney failure Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAmerican English, Bekee Dezie
ọrụ ọ na-arụphilosopher, university teacher, odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọStanford University, Hopkinsville High School, University of California, Santa Cruz Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaBuddhism Dezie
Ọmụma Mmekọahụnon-heterosexuality Dezie
Ọrụ ama amaAin't I a Woman? (book), All About Love: New Visions, We Real Cool: Black Men and Masculinity, Feminist Theory: From Margin to Center, Bone Black: Memories of Girlhood Dezie
Archive naBerea College Dezie
Ihe nriteAmerican Book Awards Dezie
stylized namebell hooks Dezie

Bell Hooks (amụrụ dịka Gloria Jean Watkins n'abalị iri abụo na ise nke ọnwa Septemba afọ 1952 Ọ nwụọ na Disemba 15, 2021), bụ onye ọkammụta mahadum Amerika bụ ọkachamara na nkatọ mmekọrịta lekwasịrị anya na òtù ndị emere ka ha gbaa iche site na ọdịiche dị iche iche eguzoberela na ike ọha.

Okwu Ndị O kwuru

dezie

N'ime klaasị amụmakwụkwọ, egeela m ntị nye òtù ụmụ akwụkwọ dị iche iche ndị na-agwa m na ịkpa ókè agbụrụ anaghịzi akpụzi ọdịdị nke ndụ anyị, na ọ dịghị ihe dịka ịdịiche nke agbụrụ na "anyị niile bụ nnọọ "ndị mmadụ." Mgbe nkeji ole na ole gachara, m wee nye ha nnwale. M jụọ ha na ha wérégodi ya na ha chọrọ ịnwụ ugbua. Ha ga-achọ ịhọrọ ịlọghachi dịka ndị ọcha nwoke maọbu ndị ọcha nwanyị; Ndị ojii nwoke maọbụ ndị ojii nwanyị? Oge ọ bụla m na-eme mmemme a, ọtụtụ ndị mmadụ n'otu n'otu, n'agbanyeghị okike maọbụ agbụrụ na-ahọrọ ịdị ọcha mgbe niile, na-abụkarị nwoke na-acha ọcha. Ụmụ nwanyị ojii bụ ndị kacha nta ahọọrọ. Mgbe m jụrụ ụmụ akwụkwọ ka ha kọwaa nhọrọ ha, ha na-aga n'ihu na-eme nnyocha na nkọwa miri emi ihe nrite Obodo ndị dabeere na agbụrụ (na-agbagide ukwu n'echiche ndị na-elegide anya na okike na ógó onye nọ n'obodo.

    • Ogbe nkuzi: nkuzi olile anya (2003)
  • Omume ime ihe ike nke mbụ nke ọnọdụ ịbụ nwoke na-achọ n'aka ụmụ nwoke abụghị ime ihe ike megide ụmụ nwanyị. Kama ọnọdụ ịbụ nwoke na-achọ n'aka ụmụ nwoke niile ka ha soro n'omume igbubi onwe ha site n'ụbụrụ ha, ka ha gbuchapụ akụkụ mmetụta uche nke onwe ha. Ọ bụrụ na mmadụ emeghị nke ọma n'ịkụda onwe ya n'ụzọ mmetụta uche, ọ pụrụ ịdabere na ndị nna ochie ndị ikom ka ha tie iwu usoro omenala maka inweta ike nke ga-awakpo ojiji onwe ya.
    • Uche Ịgbanwe: Ụmụ nwoke, Ịbụ Nwoke, na Ịhụnanya (2004), p. 66
  • Nsogbu na-eche ụmụ nwoke ihu abụghị nsogbu nke ịbụ nwoke, ọ bụ nsogbu nke ịbụ nwoke dabeere na ndị nna ochie. Ruokwa mgbe anyị ga-eme ka ọdịiche a pụta ìhè, ndị mmadụ ga-anọgide n'ịtụ egwu na onye ọbụla n'akatọ ịbụ nwoke dabeere na ndị nna ochie nke nna ochie na-abụ ihe iweta ịtụ egwu.
    • Echiche Ịgbanwe: Ụmụ nwoke, Ịbụ Nwoke, na Ịhụnanya (2004)

[[Category: African -American Feminists]

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: