Beatrice Chebet (amuru 5 Maachị 2000) bu onye agbo oso dị anya nke mba Kenya. N'afọ 2022, ọ nwetara ihe nrite ọla ọcha na ọsọ mita 5000 na asọmpi mba ụwa, wee bụrụ onye mmeri Commonwealth, African na Diamond League. Chebet nwetara ihe nrite ọla edo maka asọmpi ndị isi ụmụ nwanyị na asọmpi mba ụwa nke 2023

Okwu ndị okwuru

dezie
  • Abụ m naanị onye Kenya n'ọsọ ahụ, ị makwa na ndị Etiopia siri ike ma na-enyere ibe ha aka, yabụ alulu m ọgụ maka mmeri a.

Ihe mbụ bụ inweta mmeri taa, nke abụọ bụ ịlụ ọgụ na ọnọdụ ndị a. Ee, ihu igwe adịghị mma n'ezie, mana ịkwesịrị ịgba ọsọ n'ọnọdụ ọ bụla. Ọ dịghị mfe ịgba ọsọ ahụ.

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: