Banky W

Onye na-agụ egwú, Rapper, Onye na-eme ihe nkiri, onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. A mụrụ ya na United States na 27 March 1981 site na Nigeria Parents. O si Legọs steeti.

Banky W

Banky W Olubankole Wellington, onye ama ama n'aha ogbo ya Banky W ma kwuo na ihe nkiri dị ka Banky Wellington, bụ onye Naijiria-American na-abụ abụ, onye na-agụ egwú, onye na-eme ihe nkiri, onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ dezie

  • Gbanwee Ụzọ Iche Echiche
  • “Jide n’aka na i gbutuo ahihia ka agwọ wee gosi.”
  • "M na-akpụ isi m ma na-akpụzi afụ ọnụ m n'onwe m."

[1]

Ebenside dezie