Azeez Amida bụ onye isi ọchụnta ego Naijiria, onye edemede na ọkà okwu. Ọ bụ onye guzobere Azeez Amida Foundation.Ọ bụ onye isi ụlọ elu Pan African Tower. Ọ bụkwa onye otu na Forbes Council kemgbe 2022.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ

dezie
  • Naanị kwanyere ùgwù na mgbe ndị mmadụ nwere echiche ka nke gị, nabata ha.
  • Ị ga-aghọta na onye ọ bụla nwere ego. Ọ bụghị naanị gị.
  • Ọ bụrụ na ịnweghị ike ịkwụ ụgwọ iji meju adịghị ike gị, ị ga-enwe ihu anya mgbe niile.
  • Ihe ịga nke ọma nye m bụ njem nkeonwe.

Njikọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: