Aramide (musician)

Aramide (musician) dezie

Aramide Sarumoh, (amuru 22 June 1985), onye amara dika Aramide, bu onye Naijirịa Afro-soul agụ egwu na onye na-ede abụ. Ọ meriri Best Vocal Performance (Nwanyị) maka "Iwo Nikan" na Headies 2015. Ọ gụchara akara mmụta sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Jos.

Ihe ndi okwuru dezie

  • Chee ihu nke gị ihu. Chebe udo gị n'efu.
  • Ọ na-achọ nnukwu obi ike ịgwa ndị mmadụ akụkọ gị.

Ebenside dezie

https://quotes.ng/authors/aramide/2302/