Anne Marie Goumba
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Central Afrika
Anne-Marie Goumba
Anne Marie Goumba (amụrụ 9 Ọktoba 1954), bụ onye otu ọgbakọ omebe iwu nke Central African Republic na dịka onye otu nzuko omeiwu Pan-Africa si Central African Republic.
Ihe ndị okwuru
dezie- Obodo na-enweghị ndị agha abụghị obodo.
- Ụdị ọdịda steeti CAR pụrụ iche. Mail&Guardian.(October 2018)
Njikọ Mpuga
dezie- Anne Marie Goumba na Wikikwootu bekee
- Anne Marie Goumba na Wikipedia Bekee