Anie Akpe

Onye nkwado Nigeria

Anie Akpe

Anie Akpe (amụrụ na Nigeria) bụ onye nguzobe na onye nhazi nke African Women in Tech (AWIT) na onye nkwado na-akwalite ohere na ọzụzụ na teknụzụ ọhụrụ nye ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ nọ n'Africa.

Ihe ndị Okwuru dezie

  • M na-akwali ụmụ nwanyị mgbe niile ka ha mụtakwuo ihe niile gbasara ihe ọ bụla ha na-achọ iwulite, nweta ozi na ya, ma ọ bụrụ na ịnweghị ya, ka anyị na ndị otu kparịta ụka ka anyị hụ ozi ha nwere ike ịnwe. Ma ọ bụrụ na ha enweghị ya, nke a bụ ebe ị ga-abata iji wuo ngwọta nke ga-agụnye ụfọdụ n'ime ya.

Njikọ Mpuga dezie