Amakye Dede

Onye egwu egwu elu nke Ghana


Amakye Dede dezie

Dan Amakye Dede (amuru 5 Jenuarị 1958) bu onye egwu Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị omenkà dị elu nke Ghana nke a na-akpọkarị "Iron Boy", "the high-life maestro" na "Abrantie" (Bekee: Gentleman). Amakye Dede mụrụ na Agogo, Asante Akim. Ọ gara Agogo Roman School.

Ihe ndi okwuru dezie

  • Nwanyi mara mma nah bad oooo. Ha anaghị ekwu eziokwu.
  • N'elu ugwu, N'okpuru ndagwurugwu, A na-abụ gị abụ a naanị ka nwa m laghachi, a na m atụ uche gị.

Ebenside dezie

https://quotes.ng/country/Ghanaian?page=4