Ama K.Abebrese amụrụ 3 Mee 1980) bụ onye omere Britain-Ghanaian, onye na-egosi ihe onyonyo na onye na-emepụta ihe nkiri.

Okwu ndị okwụrụ

dezie

Ụmụ nwanyị Afrịka mara mma n'ụzọ ọ bụla pụrụ iche, n'agbanyeghị ụdị akpụkpọ ahụ ha, ma ọ bụ etu ha si acha. Ma ha adị ojii ma ha adị ọcha. Anyị bụ ndị pụrụ iche na ndị mara mma.ndịiche anyị kwesịrị imere ememe

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: