Alvera Mukabaramba
Alvera Mukabaramba
(amụrụ Maachị 1, 1962) bụ onye dibia bekee na onye ndọrọndọrọ ọchịchị na mba Rwanda, onye bụbu onye minista na-ahụ maka ọchịchị obodo na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze na Cabinet nke Rwanda, kemgbe abalị iri n'ọnwa Oktoba afọ 2011.
Okwu Ndị O kwuru
dezie- Anyị ga-ewepụrịrị ajọ omume ndị a na obodo anyị mana ka anyị wee nweta nke ahụ, anyị na òtù ndị ọzọ na ụlọ ọrụ ndị ọzọ o metụtara.
- ka MuKabaramba Alvera kwuru", Rwanda National Police (12 November 2015)
- Okwu ọbụla gbasara ọgụ ime ụlọ ọbụla kpatara ọnwụ na-amalite site na nghọtahie nke enwere ike ijikwanwu ma ọ bụrụ na ndị mmadụ mèrè mkpesa maka ya n'oge. I kwesịrị ịpụ apụ gaa mee ka ndị mmadụ soro gị n'ọrụ site n'ikerịta ozi nye gị gbasara mmegbu na esemokwu na-eme n'ụlọ.
- says Mukabaramba Alvera, Rwanda National Police (12 November 2015)
Njikọ Mpụga
dezie- Alvera Mukabaramba na Wikikwuotu bekee
- Alvera Mukabaramba na Wikipidia Igbo