Alphonsine Agahozo
Alphonsine Agahozo (amụrụ n'abalị iri na asatọ ọnwa Ọktoba afọ 1997 na Nyarugenge, Kigali) bụ Rwanda bụ onye ogwu mmiri. Ọ gbara asọmpi na Freestyle ụmụ nwanyị 50m na 2012 Summer Olympics na w:London. Agahozo gụchara n'ọkwa iri ise na asatọ ma ọ banyeghị na ọkara nke ọkara. Ọ gbara asọmpi na ụmụ nwanyị 50 mita freestyle na mmemme [[w: 2020 Summer Olympics | Olimpik Summer 2020].
Okwu ndị o Kwuru
dezie- Ọtụtụ ihe m ga-achọ ime bụ ihe m na-agaghị emeli.
- New Times. (Decemba 07, 2022)
- Igwu mmiri na-ama onye na-eme egwuregwu aka n'uche na n'anụ ahụ. Ọ bụ egwuregwu n'otu n'otu, ị nweghị onye otu ga-enyefe bọọlụ masịrị gị na egwuregwu bọọlụ na otu egwuregwu. Ị na-asọ mpi megide ndị ọzọ, ma gị na onwe gị.
Njikọ Mpụga
dezie- Alphonsine Agahozo na Wikipedia Igbo
- Alphonsine Agahozo na Wikikwootu bekee