Albert Einstein (Önwa àtọ 14 1879 – Önwa ànọ 18 1955) bu mgbe mbu ónyé agnostik nke Ju shí Jemani-Switsaland-Ostria-Amerika nke bu fisisit. Ọ bu onye mádụ màrìrì máká onye sientist kárírí mkpa na ụwa. Ha ma ya kama maka Special and General Theories of Relativity nke ya, mànà ọ mekwara ihe ọzọ na fisiks. Ọ mere ka ọ bụrụ onye ha mara áhạ maka nkọwa ìlè fotoeletrik (nke ȯ gbàrìrì Ònyìnyè Nobel).

Mgburu nnari daa, m na rọtaru ònwem na ndu mu, nke ime na èzi, kwàdọro na mmeli umu nwoke ndi ọzọ, ma ha dị ndu na hà nwụrụ, ihem gi me bụ Í méli kam yetụrụ kam shi nwere na nkem ne nweresi...

Nke nwere nkwadọ dezie

Nke a masịghị dezie

Nwa òkóró dezie

  • Nwoke óbì añurí nwerecha áfȯ juru maka mgbe ubwa mere kọ ona èlé na ọdinaíhú.
    • "My Future Plans" edemede ó dere mgbe ọ di 17 màkà akwukwọ ó lèrè na úlọ nkwuzi (Önwa itoolu 18 1896) The Collected Papers of Albert Einstein Vol. 1 (1987) Doc. 22
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
 
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: