Aisha Alhassan
Aisha Jummai Al-Hassan (16 Septemba 1959 – 7 Mee 2021), nke a ma ama dị ka Mama Taraba, bụ onye ọkaiwu na onye ndọrọndọrọ ọchịchị onye Naijiria bụ onye rụrụ ọrụ dịka onye minista na-ahụ maka ụmụ nwanyị Federal site na nhọpụta ya na 2015 ruo mgbe ọ gbara arụkwaghịm na 2018. Ọ nwụrụ na dị afọ 61 na Cairo site na Covid-19 na 2021
Okwu okwuru
dezie- “Ọnwụ ya bụ nnukwu mfu ọ bụghị nanị nye ndị inyom na-akwado nwoke na nwanyị kamakwa mba ahụ dum. Anyị na-akasi ndị ezinụlọ ya, ndị enyi ya, ndị omeiwu mba na gọọmentị na ndị Taraba Steeti."
- Onye isi ala SAS kwuru n'ọnụ onye na-ekwuchitere ya bụ Garba Shehu. https://www.premiumtimesng.com/news/more-news/460736-mama-taraba-laid-to-rest-in-jalingo.html?tztc=1