Agnes Chow
Agnes Chow
Agnes Chow Ting (amụrụ 3 Disemba 1996) bụ onye na-akwado mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Hong Kong, mba China. Ọ bụ onye otu kọmitii guzoro ọtọ nke Demosistō na onye bụbu ọnụ na-ekwuchitere Scholarism. Na mbu Ọ bụbu onye ndoro-ndoro ochichi Pro-democracy na-akwado maka ntuli aka nke Hong Kong Island n'afọ 2018, egbochiri ya ịzọ ọkwa maka nguzo nke pati ya na ịkwado mkpebi onwe onye maka Hong Kong.
- Mmachibido iwu megide m abụghị nkeonwe, ọ na-eche ọgbọ niile.
** Febụwarị 3, 2018 Enemy of the state? Agnes Chow, onye gbara afọ 21 nke nwere nchegbu China *N'ime afọ iri gara aga, anyị na-eme ngagharị iwe n'udo...ma gọọmentị etinyeghị ntị ha n'echiche anyị. ** Jenụwarị 17, 2020 [https://asia.nikkei.com/Spotlight/Hong-Kong-protests/Hong-Kong-s-Agnes-Chow-defies-travel-ban-in-Skype-appeal-to-Japan Agnes Chow nke Hong Kong gọnarị mmachibido njem na Skype ịrịọ Japan.