Adunni Ade

Onye na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya Naijiria

Adunni Ade bụ onye omere America/Nigeria  na ihe nlere anya. Adunni Ade mụrụ na Queens, New York, United States nye nne German-Irish na nna Yoruba Naijiria.

Adunni Ade in 2020

Ihe Ndị O kwuru

dezie
  • Onyinye kachasị ukwuu ị nwere ike inye ụmụ gị bụ mgbọrọgwụ nke ọrụ na nku nke nnwere onwe. Ka umu anyi tolite ike na Ngozi.
  • Kwụsị mmegbu nke ndị gị niile n'aha ike. Me ihe ziri ezi, chebe ndị gị.
  • A ka nwere ịhụnanya n'ebe ahụ n'agbanyeghị na ndị mmadụ na-agbalị ịgọnarị na-ekwu na ọ dịghị ọzọ ịhụnanya, a ka nwere ịhụnanya.

Ebenside

dezie

https://quotes.ng/authors/adunni-ade/2148/


Njikọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Adunni Ade na Wikiquote Bekee