Adrienne Wilkinson
Adrienne Wilkinson
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Adrienne |
aha ezinụlọ ya | Wilkinson |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Septemba 1977 |
Ebe ọmụmụ | Memphis |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee, omee ihe nkiri |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 |
webụsaịtị | http://www.adriennewilkinson.com/ |
Adrienne Marie Wilkinson(1 Septemba 1977) bụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba Amerika.
Okwu Ndị O kwuru=
dezie- Anyị niile nwere ihe ịma aka anyị n'otu n'otu na ngalaba ọbụla, ịma mma dị n'ịrụ ọrụ na ngalaba ịkọakụkọ bụ ị na-akọ ya otu ịchọrọ. Ya mere, dee akụkọ ịchọrọ ịhụ na ihuenyo. Kwadoo akụkọ ndị ịchọrọ ikiri. Lekwasị anya n'ụzọ o si na-arụ ọrụ ma mekwaa ka ndị ọzọ rụkwuo ọrụ. Chọta ọnụ ụzọ ndị ghere oghe nye gị, ma gbaa ha ka ha meghee saa oghe.
- N'AJỤJỤ ỌNỤ NKE “DREAMCATCHER” STAR ADRIENNE WILKINSON GBARA YA (March 3, 2021)
Njikọ Mpụga
dezie- Adrienne Wilkinson na Wikikwuotu bekee
- Adrienne Wilkinson na Wikipidia Igbo