Adele (Ọgụ Egwu)
Onye na-agụ egwú Britain
Adele
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
aha n'asụsụ obodo | Adele |
Aha ọmụmụ | Adele Laurie Blue Adkins |
aha enyere | Adele |
aha ezinụlọ ya | Adkins |
aha pseudonym | Adele |
Ndekọ IPA | əˈdɛl |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1988 |
Ebe ọmụmụ | Tottenham |
Dị/nwunye | Simon Konecki |
nwa | Angelo Adkins |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ụdị ọrụ ya | na-ede, song, odee egwu |
ebe agụmakwụkwọ | BRIT School for Performing Arts and Technology |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
so na | Glastonbury Festival |
ụdị olu | mezzo-soprano |
diskografi | Adele discography |
ihe nkiri | Adele filmography |
akara ndekọ | XL Recordings, Columbia Records, Sony Music |
webụsaịtị | https://www.adele.com |
onye nnọchite anya nwebiisinka | SESAC |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Adele Laurie Blue Adkins, MBE (amụrụ 5 Mee 1988), nke a maara nke ọma dịka Adele, bụ onye na-ede ma na agụkwa egwu Bekee.
Okwu Ndị O Kwuru
dezie- Enwere m obi ụtọ na m ga-akwụ ọkara pasentị! Mgbe m na-eji NHS, enweghịzi m ike iji ụgbọ njem ọhaneze ọzọ. Ụgbọ oloko na-anọ ọdụ mgbe niile, ọtụtụ ụlọ akwụkwọ steeti bụ ihe efu, ọ dịịrị m ịnye gị, dịka, nde quid anọ - ị na-achị ọchị? Mgbe m nwetara ụgwọ ụtụ isi n'aka abọm egwu 19 ahụ, adịịrị m njikere ịga zụta égbè ma meghee ma gbawa ya aghara aghara na mberede.
- Ọ na-adị amasị m ịhụ ukwu na ara Lady Gaga. Ọ na-adị amasị m ịhụ ukwu na ara Katy Perry. Ahụrụ m ya n'anya. Mana ihe ahụ abụghị ihe egwu m bụ maka ya. Anaghị m eme egwu m maka anya. Ana m eme egwu maka ntị.
- Adele na Rolling Stone, April 28, 2011.
- Ọbụrụghị m ihe dị oké mkpa na m ga-akwụrụ iche, ohere dịịrị onye ọbụla. Agbanyeghị na m ekepụtabeghị ohere nke m iche, naanị egwú ịhụnanya ka m na-ederịsị
- Dịka esi dee ya na Adele - The Biography (2011), nke Chas Newkey-Burden dere.
Njikọ Mpụga
dezie- Adele (the singer) na Wikikwuotu bekee
- Adele(ọgụ egwu) na Wikipidia Igbo