Adejoke Orelope-Adefulire

onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Victoria Adejoke Orelope-Adefulire
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereVictoria Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiDeputy Governor of Lagos State Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Lagos Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie

Victoria Adejoke Orelope-Adefulire (amụrụ 29 Septemba, 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka osote gọvanọ Legọs steeti n'afọ 2011 ruo 2015. Tupu mgbe ahụ, ọ bụ kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị na ibelata ịda ogbenye nke Lagos steeti site na 2003 ruo 2011.

Okwu Ndị Okwuru

dezie
Ụmụ agbọghọ nwere ike ịgbanwe ụwa. Ka anyị kwado, kuziere ha, ma nye ha ike, n'ihi na ha bụ ndị ndu ga-eme n'ọdịnihu ga-eweta mgbanwe dị mma na Naijiria na ụwa.

https://pmnewsnigeria.com/2023/10/11/orelope-adefulire-affirms-commitment-to-rights-welfare-of-the-girl-child/

Njikọ Mpụga

dezie

[1]