Ade Hassan
nwanyị ọchụnta ego Britain
Ade Hassan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1984 |
ọrụ ọ na-arụ | onye mmebe ejiji |
ebe agụmakwụkwọ | Duke University |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women, Onye otu Order nke Alaeze Ukwu Britain |
Adetola Kunle - Hassan nke a maara dị ka Ade Hassan, MBE, (amụrụ ya na onwa Eprel n'afọ 1984) bụ nwanyị ọchụnta ego Britain nke tọrọ ntọala Nubian Skin na 2014.
Okwu ndị Okwuru
dezie- Nye ndị ọchụnta ego ojii ọhụrụ bụ "ịkwenye n'echiche gị,"
- Etula ihe mgbaru ọsọ nke gị na ihe dị gị mkpa. "