Abiana
onye Ghana na-abụ abụ na onye na-ede abụ
Abiana
Abiana Eldah Naa Abiana Dickson nke a mara aha ya dị ka Abiana bụ nwany, onye Ghana na-abụ abụ na onye na-ede abụ.
Okwu ndị okwụrụ
dezie- Ọ bụ omume mmadụ. Mgbe ụfọdụ, ị ga-aghọta na mgbe ị nọ na asọmpi, ị kwesịrị ịtụ anya ndị mmeri na ndị efunahụ. Ya mere aghọtara m. Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ na-akpa àgwà otú ahụ.
- Ọ bụ mmadụ, yabụ aghọtara m – Abiana zara Cina Soul maka ịma ya aka, Ghana Web, 3 Julaị, 2021.