Abena Busia (amụrụ 1953) bụ odee si mba Ghana, onye na-ede uri, onye n'ekwuchite ọnụ ụmụ nwanyị, onye nkuzi na [[w:onye onye ji ọkwa] ]. Ọ bụ ada Prime Minista nke Ghana Kofi Abrefa Busia, ma bụrụịkwa nwanne onye na-eme ihe nkiri bụ Akosua Busia] . Busia bụ osote prọfesọ nke Agụmagụ na bekee, na mmụta ụmụ nwanyị na okike na Mahadum Rutgers. Ọ bụ onye nnọchi anya Ghana na Brazil, họpụtara na 2017, site na nzere mba iri na abụọ ndị ọzọ nke South America.

Okwu Ndị Okwuru dezie

"Ajụjụ onu agbara Abena Busia" (2015) dezie

Interview with Abena Busia (2015) nke RUcore: ajuju onu agbara ABENA Busia

  • Abịara m United States of America n’ihi na m bụ onye Africa, n’ihi na m bụ onye isi ojii, aghọtara m na ụmụ nwaanyị na-agu akwụkwọ, aghọọtakwaram m ikwuchitere ụmunwanyị.
  • A na-arụ ọtụtụ ọrụ site nandị nkwuchite ọnụ nwanyị n'ihi na anyị ga-eche echiche ịmebi inyiyoro ma chee echiche ma ọ bụrụ na usoro anyị bi na ya ga-arụ ọrụ maka anyị ihe dị iche ihe anyị ga-eme.
  • N'iche echiche site na ihe na-emejụta onye ndu, ka isi akparịta ụka na otu esi ahazi onwe gị.
  • Ihe na-eme ka onye ndu dị iche bụ ụdị nzikọrịta ozi dị iche iche gbasara ụdị ọchịchị dị iche iche.
  • Ọchịchị akụkọ ihe mere eme na echiche bụ onye kachasị elu nke ọtụtụ n'ime anyị na-eme ọzụzụ nchịkwa, anyị na-eme ọchịchị elu ị naghị amanye usoro, ị ga-achọpụta ndị mmadụ bụ.

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:


Abena Busia naa wikipedia bekee

Abena Busia na wikiquote bekee