Ọla Alsheikh
Ola Alsheikh Ola Alsheikh, ọ makwaara dị ka Ola Abbas Alsheikh Omer. Amuru ya na Omdurman, Sudan), ọ bụ onye na-ese foto nọrọ onwe ya na Sudan. A maara ya nke ọma maka foto ya nke na -egosipute ndụ kwa ụbọchị na mmemme ọha na Khartoum. ọ gurụ akwụkwọ na Mahadum Khartom.
Okwu ndị okwụrụ
dezieNdị mmadụ na Khartoum anaghị ahukari nwanyị ji igwe foto n'okporo ụzọ'.
A chọrọ m igosi uwa etu esi ebi ndụ na Sudan - ndị mba ụwa ekewapụla anyị rinne ogologo oge."