Ọdachi ndị na emere onwe ha

Ọdachi na-emere onwe ya bụ nnukwu ihe ọjọọ na-esite na usoro okike nke Ụwa; ihe atụ bụ idei mmiri, ajọ ifufe, oké ifufe, mgbawa ugwu, ala ọma jijiji, mbufịt mbufịt, na usoro ala ndị ọzọ. Ọdachi na-emere onwe ya nwere ike ịkpata ọnwụ nke ndụ ma ọ bụ mmebi ihe onwunwe, na-ahapụkwa ụfọdụ mmebi akụ na ụba n'oge ya, ogo ya dabere na nkwụsi ike nke ndị emetụtara, ma ọ bụ ikike mgbake yana kwa na akụrụngwa dị.

Ihe ndị ekwuru maka ya

dezie
  • Naanị onye nzuzu na-eji ụkwụ abụọ anwale omimi mmiri.
    • Chinese proverb
    • Quoted in To Destroy You Is No Loss: The Odyssey of a Cambodian Family. By Joan D. Criddle and Teeda Butt Mam
  • Mbụ, ala ọma jijiji, emesia ọdachi
    • Saying among victims. Quoted in "Learn from the Past, Be Involved in the Future" Paul L Doughty. Human Organization. Washington: Winter 2005. Vol. 64, Iss. 4; pg. 303, 13 pgs
  • Akụkọ ihe mere eme na-egosi ugboro ugboro

Dika okike si egosi nzuzu nke mmadụ.

Njikọ Mpuga

dezie
 
Wikipedia