Jen Psaki

Onye bụbu odeakwụkwọ mgbasa ozi White House
Jen Psaki
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoJen Psaki Dezie
Aha ọmụmụJennifer Rene Psaki Dezie
Aha enyereJen Dezie
aha ezinụlọ yaPsaki Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Disemba 1978 Dezie
Ebe ọmụmụStamford Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, oko akuko ihe onyonyo Dezie
onye were ọrụMSNBC Dezie
Ọkwá o jiSpokesperson for the United States Department of State, White House Communications Director, White House Deputy Communications Director, White House Deputy Press Secretary, White House Press Secretary Dezie
ebe agụmakwụkwọCollege of William & Mary, Greenwich High School, Greenwich Country Day School Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Party Dezie
Ọnọdụ ahụikeCOVID-19 Dezie

Jennifer Rene Psaki(amụrụ ya na Disemba 1, 1978) bụ onye ndụmọdụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị America na-eje ozi dị ka na onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nke iri atọ na anọ White House ugbu a. Onye so na Democratic Party, o jere ozi na ochichi Obama na mbụ dị ka osote odeakwụkwọ mgbasa ozi nke White House (2009); osote onye isi mgbasa ozi nke White House (2009–2011); onye nkwuchite ọnụ nke United States Department of State (2013–2015); na onye isi mgbasa ozi White House (2015-2017).

Ihe ọ kwụru

dezie
  • Dị ka ụgwọ ọrụ na-abawanye na enweghị ọrụ na-agbada, anyị - enweghị ọrụ na-agbadata - anyị na-achọpụtakwa na e nwere okwu ndị na-adịte aka anyị chọrọ ileba anya, gụnyere onu oriri.
  • Ọdachi nke igwe na-egbu oge!

Mgbe ọ na-aza ajụjụ gbasara mbelata nke ntanye ọkọnọ

Njikọ Mpụga

dezie